[go: nahoru, domu]

Jump to content

Amaka Gessler

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Amaka Gessler
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNew Zealand Dezie
obodo maka egwuregwuNew Zealand Dezie
aha ezinụlọ yaGessler Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya24 Eprel 1990 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
ọrụ ọ na-arụonye na-egwu mmiri Dezie
ụdị egwuregwuigwu mmiri Dezie
so na2012 Summer Olympics, 2010 Commonwealth Games Dezie

Amaka Gessler Audio  (a mụrụ ya na 24 April 1990) bụ onye New Zealand nnọchiteanya na-egwu mmiri . O ritere nrite ọla ọcha na 4 × 200 m freestyle relay n'afo 2010 Commonwealth ya na Lauren Boyle, Natasha Hind na Penelope Marshall . O meriri ọla nchara otu na 4 × 100 m freestyle relay na otu egwuregwu. Ọ nọchitere anya New Zealand na egwuregwu n'afo 2012 nke Olimpik 4 × 200 m na 4 × 100 m Freestyle relay [1]

Ebe nsi nweta

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Amaka Gessler. Swimming New Zealand. Retrieved on 25 July 2012.