Febrụwarị
Ọdịdị
Febụwarị
obere ụdị nke | month of the Gregorian calendar |
---|---|
Akụkụ nke | Julian calendar, Gregorian calendar, Swedish calendar |
A gụrụ aha | Februa, Uzuzu, Kabeeji, pearl, ice |
na-esochi | Önwa mbu |
ndị sotere | March |
Önwa ụzụ Alụsị - | Önwa mbu - | Önwa abụa - | Önwa ife Eke - | Önwa anọ - | Önwa Agwụ - | Önwa Ifejiọkü - | Önwa Alọm Chi - | Önwa ilo mmụọ - | Önwa ana - | Önwa Okike-Ajana - | Önwa ede Ajana |
Na iguafor nke Julian ma Gregorian, Febrụwarị bu onwa abuo na afo nile, bu onwa n'eweghi ubochi ruru 30 (iri ato). Mgbe afo bu na oge ana-kpo leap year, Febrụwarị nwere ubochi ruru 29 (iri abuo na iteghete). Oge nile, onwere ubochi ruru 28 (iri abuo na asato).