Uchenna Kanu
Ọdịdị
Uchenna Kanu
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
aha enyere | Uchenna |
aha ezinụlọ ya | Kanu |
ụbọchị ọmụmụ ya | 20 Jụn 1997 |
Ebe ọmụmụ | Ȯha Abia |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa, Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu |
ebe agụmakwụkwọ | Southeastern University |
Ụcha ime anya | agba aja aja |
ụcha ntụtụ isi | amber hair |
ụdị egwuregwu | footbọl |
so na | 2019 FIFA Women's World Cup |
Uchenna Grace Kanu (amuru 20 June 1997) bu onye okachamara n'egwuregwu bọọlụ Naijiria nke na-egwu egwu n'ihu maka ọgbakọ La Liga Mexico MX Femenil Tigres UANL na otu egwuregwu mba ụmụ nwanyị Nigeria .
Ọrụ mba ụwa
[dezie | dezie ebe o si]Kanu nọchitere Niaijiria na 2014 FIFA U-17 Women's World Cup na 2014 FIFA U-20 iko mba ụwa. O mere mpụta izizi ya na Eprel 8 2019 na mmeri 1–2 enyi na Canada.